2 Samuel 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Unu ugwu ndị dị na Gilboa,+ ka igirigi ghara ịdakwasị unu, ka mmiri ozuzo ghara izokwasị unu, ka ubi unu gharakwa imepụta onyinye dị nsọ;+N’ihi na n’ebe ahụ ka e merụrụ ọta ndị dike,Ọta Sọl, nke mere na e nwekwaghị onye e tere mmanụ.+ 2 Ihe E Mere 14:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Esa wee nwee ìgwè ndị agha na-ebu ọta ukwu+ na ube,+ narị puku mmadụ atọ ndị si na Juda.+ Ndị na-ebu obere ọta na ndị na-ekwe ụta,+ bụ́ ndị si na Benjamin, dị narị puku mmadụ abụọ na iri puku asatọ.+ Ndị a niile bụ ndị dimkpa bụ́ dike.
21 Unu ugwu ndị dị na Gilboa,+ ka igirigi ghara ịdakwasị unu, ka mmiri ozuzo ghara izokwasị unu, ka ubi unu gharakwa imepụta onyinye dị nsọ;+N’ihi na n’ebe ahụ ka e merụrụ ọta ndị dike,Ọta Sọl, nke mere na e nwekwaghị onye e tere mmanụ.+
8 Esa wee nwee ìgwè ndị agha na-ebu ọta ukwu+ na ube,+ narị puku mmadụ atọ ndị si na Juda.+ Ndị na-ebu obere ọta na ndị na-ekwe ụta,+ bụ́ ndị si na Benjamin, dị narị puku mmadụ abụọ na iri puku asatọ.+ Ndị a niile bụ ndị dimkpa bụ́ dike.