Levitikọs 27:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “‘Ọ bụrụ na ihe mmadụ doro nsọ nye Jehova bụ ụfọdụ n’ime ala ubi bụ́ ihe nketa ya,+ a ga-ekwu ọnụ ahịa ya dabere ná mkpụrụ ole a pụrụ ịkụ na ya: ọ bụrụ na ọ bụ otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ homa,+ ọ ga-abụ mkpụrụ shekel ọlaọcha iri ise.
16 “‘Ọ bụrụ na ihe mmadụ doro nsọ nye Jehova bụ ụfọdụ n’ime ala ubi bụ́ ihe nketa ya,+ a ga-ekwu ọnụ ahịa ya dabere ná mkpụrụ ole a pụrụ ịkụ na ya: ọ bụrụ na ọ bụ otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ homa,+ ọ ga-abụ mkpụrụ shekel ọlaọcha iri ise.