1 Samuel 31:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ndị Filistia nọ na-ebuso Izrel agha,+ ndị Izrel wee si n’ihu ndị Filistia gbaa ọsọ, e wee na-egbu ha,+ ha ana-ada n’Ugwu Gilboa.+ 1 Ihe E Mere 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị Filistia+ wee buso Izrel agha; ndị Izrel wee si n’ihu ndị Filistia gbaa ọsọ, e wee na-egbu ha, ha ana-ada n’Ugwu Gilboa.+
31 Ndị Filistia nọ na-ebuso Izrel agha,+ ndị Izrel wee si n’ihu ndị Filistia gbaa ọsọ, e wee na-egbu ha,+ ha ana-ada n’Ugwu Gilboa.+
10 Ndị Filistia+ wee buso Izrel agha; ndị Izrel wee si n’ihu ndị Filistia gbaa ọsọ, e wee na-egbu ha, ha ana-ada n’Ugwu Gilboa.+