1 Samuel 28:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 E mesịa, ndị Filistia zukọtara maa ụlọikwuu ha na Shunem.+ Sọl wee kpọkọta Izrel dum, ha wee maa ụlọikwuu ha na Gilboa.+ 2 Samuel 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Unu ugwu ndị dị na Gilboa,+ ka igirigi ghara ịdakwasị unu, ka mmiri ozuzo ghara izokwasị unu, ka ubi unu gharakwa imepụta onyinye dị nsọ;+N’ihi na n’ebe ahụ ka e merụrụ ọta ndị dike,Ọta Sọl, nke mere na e nwekwaghị onye e tere mmanụ.+
4 E mesịa, ndị Filistia zukọtara maa ụlọikwuu ha na Shunem.+ Sọl wee kpọkọta Izrel dum, ha wee maa ụlọikwuu ha na Gilboa.+
21 Unu ugwu ndị dị na Gilboa,+ ka igirigi ghara ịdakwasị unu, ka mmiri ozuzo ghara izokwasị unu, ka ubi unu gharakwa imepụta onyinye dị nsọ;+N’ihi na n’ebe ahụ ka e merụrụ ọta ndị dike,Ọta Sọl, nke mere na e nwekwaghị onye e tere mmanụ.+