Joshụa 19:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ókè nke ala ha wee ruo Jezril+ na Kesọlọt na Shunem,+ 1 Ndị Eze 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha wee chọwa nwa agbọghọ mara mma n’ókèala Izrel dum, n’ikpeazụ, ha hụrụ Abishag+ bụ́ nwaanyị Shunem+ wee kpọbatara ya eze. 2 Ndị Eze 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee ruo otu ụbọchị na Ịlaịsha gawara ruo Shunem,+ bụ́ ebe e nwere otu nwaanyị a ma ama, o wee malite ịrịọ+ ya ka o rie nri. O wee bụrụ na mgbe ọ bụla ọ na-agafe, ọ na-abanye n’ebe ahụ iri nri. Abụ Solomọn 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Lọghachi, lọghachi, nwa agbọghọ Shulem! Lọghachi, lọghachi, ka anyị hụ gị!”+ “Gịnị ka unu hụrụ n’ahụ́ nwa agbọghọ Shulem?”+ “Ọ bụ ihe yiri ìgwè abụọ na-agba egwú!”
3 Ha wee chọwa nwa agbọghọ mara mma n’ókèala Izrel dum, n’ikpeazụ, ha hụrụ Abishag+ bụ́ nwaanyị Shunem+ wee kpọbatara ya eze.
8 O wee ruo otu ụbọchị na Ịlaịsha gawara ruo Shunem,+ bụ́ ebe e nwere otu nwaanyị a ma ama, o wee malite ịrịọ+ ya ka o rie nri. O wee bụrụ na mgbe ọ bụla ọ na-agafe, ọ na-abanye n’ebe ahụ iri nri.
13 “Lọghachi, lọghachi, nwa agbọghọ Shulem! Lọghachi, lọghachi, ka anyị hụ gị!”+ “Gịnị ka unu hụrụ n’ahụ́ nwa agbọghọ Shulem?”+ “Ọ bụ ihe yiri ìgwè abụọ na-agba egwú!”