Joshụa 17:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ụmụ Josef wee sị: “Ógbè ahụ bụ́ ugwu ugwu agaghị ezuru anyị, ndị Kenan, bụ́ ndị bi n’ala ahụ nke dị na ndagwurugwu, nwere ụgbọ ịnyịnya agha+ ndị nwere mma, tinyere ndị bi na Bet-shian+ na obodo nta ya niile nakwa ndị bi na ndagwurugwu Jezril.”+ Ndị Ikpe 6:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ndị Midian+ na ndị Amalek+ niile na ndị si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ+ zukọtara dị ka otu ndị+ wee gafee maa ụlọikwuu na ndagwurugwu Jezril.+ 1 Ndị Eze 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 O wee ruo mgbe ihe ndị a gasịrị na e nwere otu ubi vaịn bụ́ nke Nebọt onye Jezril, nke dị na Jezril,+ n’akụkụ obí Ehab eze Sameria.
16 Ụmụ Josef wee sị: “Ógbè ahụ bụ́ ugwu ugwu agaghị ezuru anyị, ndị Kenan, bụ́ ndị bi n’ala ahụ nke dị na ndagwurugwu, nwere ụgbọ ịnyịnya agha+ ndị nwere mma, tinyere ndị bi na Bet-shian+ na obodo nta ya niile nakwa ndị bi na ndagwurugwu Jezril.”+
33 Ndị Midian+ na ndị Amalek+ niile na ndị si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ+ zukọtara dị ka otu ndị+ wee gafee maa ụlọikwuu na ndagwurugwu Jezril.+
21 O wee ruo mgbe ihe ndị a gasịrị na e nwere otu ubi vaịn bụ́ nke Nebọt onye Jezril, nke dị na Jezril,+ n’akụkụ obí Ehab eze Sameria.