Jenesis 29:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 E mesịa, Jekọb malitere njem wee gaa n’ala ndị Ọwụwa Anyanwụ.+ Ndị Ikpe 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee ruo na, ọ bụrụ na Izrel aghaa mkpụrụ,+ ndị Midian na ndị Amalek+ na ndị si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ+ na-agbagote, ee, ha na-agbagote buso ha agha.
3 O wee ruo na, ọ bụrụ na Izrel aghaa mkpụrụ,+ ndị Midian na ndị Amalek+ na ndị si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ+ na-agbagote, ee, ha na-agbagote buso ha agha.