Jenesis 29:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 E mesịa, Jekọb malitere njem wee gaa n’ala ndị Ọwụwa Anyanwụ.+ Ndị Ikpe 8:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma Ziba na Zalmọna+ nọ na Kakọ, ha na ndị agha ha, ihe dị ka puku mmadụ iri na ise, bụ́ ndị fọdụrụ n’ime ndị agha niile si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ;+ ndị e gburula egbu dị narị puku ndị ikom na iri puku abụọ bụ́ ndị na-ebu mma agha.+ 1 Ndị Eze 4:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Amamihe Sọlọmọn dịkwa ukwuu karịa+ amamihe ndị Ọwụwa Anyanwụ niile,+ karịakwa amamihe niile nke Ijipt.+
10 Ma Ziba na Zalmọna+ nọ na Kakọ, ha na ndị agha ha, ihe dị ka puku mmadụ iri na ise, bụ́ ndị fọdụrụ n’ime ndị agha niile si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ;+ ndị e gburula egbu dị narị puku ndị ikom na iri puku abụọ bụ́ ndị na-ebu mma agha.+
30 Amamihe Sọlọmọn dịkwa ukwuu karịa+ amamihe ndị Ọwụwa Anyanwụ niile,+ karịakwa amamihe niile nke Ijipt.+