Ndị Ikpe 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee ruo na, ọ bụrụ na Izrel aghaa mkpụrụ,+ ndị Midian na ndị Amalek+ na ndị si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ+ na-agbagote, ee, ha na-agbagote buso ha agha. 1 Ndị Eze 4:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Amamihe Sọlọmọn dịkwa ukwuu karịa+ amamihe ndị Ọwụwa Anyanwụ niile,+ karịakwa amamihe niile nke Ijipt.+ Job 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Anụ ụlọ+ ya dị puku atụrụ asaa na puku kamel atọ na otu puku ehi e jikọrọ abụọ abụọ nakwa narị nne ịnyịnya ibu ise, tinyere ọtụtụ ndị na-ejere ya ozi; nwoke ahụ wee bụrụ onye kasị baa ọgaranya ná ndị Ọwụwa Anyanwụ niile.+
3 O wee ruo na, ọ bụrụ na Izrel aghaa mkpụrụ,+ ndị Midian na ndị Amalek+ na ndị si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ+ na-agbagote, ee, ha na-agbagote buso ha agha.
30 Amamihe Sọlọmọn dịkwa ukwuu karịa+ amamihe ndị Ọwụwa Anyanwụ niile,+ karịakwa amamihe niile nke Ijipt.+
3 Anụ ụlọ+ ya dị puku atụrụ asaa na puku kamel atọ na otu puku ehi e jikọrọ abụọ abụọ nakwa narị nne ịnyịnya ibu ise, tinyere ọtụtụ ndị na-ejere ya ozi; nwoke ahụ wee bụrụ onye kasị baa ọgaranya ná ndị Ọwụwa Anyanwụ niile.+