Luk 11:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 A ga-akpọlite eze nwaanyị+ ndịda n’oge ikpe, ya na ndị ọgbọ a, ọ ga-ama ha ikpe; n’ihi na o si na nsọtụ ụwa bịa ịnụrụ amamihe Sọlọmọn, ma, lee! onye ka Sọlọmọn+ nọ n’ebe a. Ndị Kọlọsi 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 E ji nlezianya zochie akụ̀ niile dị oké ọnụ ahịa nke amamihe na nke ihe ọmụma n’ime ya.+
31 A ga-akpọlite eze nwaanyị+ ndịda n’oge ikpe, ya na ndị ọgbọ a, ọ ga-ama ha ikpe; n’ihi na o si na nsọtụ ụwa bịa ịnụrụ amamihe Sọlọmọn, ma, lee! onye ka Sọlọmọn+ nọ n’ebe a.