Luk 11:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 A ga-akpọlite eze nwaanyị ndịda+ na ọgbọ a n’Ụbọchị Ikpe, ọ ga-amakwa ọgbọ a ikpe, n’ihi na o si na nsọtụ ụwa bịa ịnụ okwu onye amamihe Solomọn na-ekwu. Ma, onye ka Solomọn nọ ebe a.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:31 Ụlọ Nche,11/1/1999, p. 20
31 A ga-akpọlite eze nwaanyị ndịda+ na ọgbọ a n’Ụbọchị Ikpe, ọ ga-amakwa ọgbọ a ikpe, n’ihi na o si na nsọtụ ụwa bịa ịnụ okwu onye amamihe Solomọn na-ekwu. Ma, onye ka Solomọn nọ ebe a.+