Luk 11:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 A ga-akpọlite eze nwaanyị+ ndịda n’oge ikpe, ya na ndị ọgbọ a, ọ ga-ama ha ikpe; n’ihi na o si na nsọtụ ụwa bịa ịnụrụ amamihe Sọlọmọn, ma, lee! onye ka Sọlọmọn+ nọ n’ebe a. Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:31 Ụlọ Nche,11/1/1999, p. 20
31 A ga-akpọlite eze nwaanyị+ ndịda n’oge ikpe, ya na ndị ọgbọ a, ọ ga-ama ha ikpe; n’ihi na o si na nsọtụ ụwa bịa ịnụrụ amamihe Sọlọmọn, ma, lee! onye ka Sọlọmọn+ nọ n’ebe a.