1 Ndị Kọrịnt 1:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ma ọ bụ n’ihi ya ka unu na Kraịst Jizọs ji dị n’otu, bụ́ onye ghọọrọ anyị amamihe+ nke si n’aka Chineke, ghọọkwara anyị ezi omume+ na ịdị nsọ+ na ntọhapụ site n’ihe mgbapụta;+ 1 Ndị Kọrịnt 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na “ònye maara uche Jehova,+ ka o wee kụziere ya ihe?”+ Ma anyị nwere uche+ nke Kraịst.
30 Ma ọ bụ n’ihi ya ka unu na Kraịst Jizọs ji dị n’otu, bụ́ onye ghọọrọ anyị amamihe+ nke si n’aka Chineke, ghọọkwara anyị ezi omume+ na ịdị nsọ+ na ntọhapụ site n’ihe mgbapụta;+