Jeremaya 23:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Lee! Oge na-abịa,” ka Jehova kwuru, “mgbe m ga-eme ka ome ezi omume puoro Devid.+ Otu eze ga na-achị+ ma jiri ezi uche na-eme ihe, na-ekpekwa ikpe ziri ezi ma na-eme ezi omume n’ala a.+ Mkpughe 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ka ha ji oké olu na-asị: “Nwa Atụrụ ahụ e gburu egbu+ kwesịrị ịnata ike na akụnụba na amamihe na ume na nsọpụrụ na otuto na ngọzi.”+
5 “Lee! Oge na-abịa,” ka Jehova kwuru, “mgbe m ga-eme ka ome ezi omume puoro Devid.+ Otu eze ga na-achị+ ma jiri ezi uche na-eme ihe, na-ekpekwa ikpe ziri ezi ma na-eme ezi omume n’ala a.+
12 ka ha ji oké olu na-asị: “Nwa Atụrụ ahụ e gburu egbu+ kwesịrị ịnata ike na akụnụba na amamihe na ume na nsọpụrụ na otuto na ngọzi.”+