16 Ụmụ Josef asị ya: “Ebe ahụ bụ́ ugwu ugwu agaghị aba anyị. Ndị Kenan nwekwara ụgbọ ịnyịnya agha+ ndị a rụnyere ogologo mma n’ụkwụ ha, ma ndị nke bi n’ala dị na ndagwurugwu, ma ndị nke bi na Bet-shian+ na ime obodo ndị dị ya nso, ma ndị nke bi na Ndagwurugwu Jezril.”+