-
Joshụa 17:11Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
11 N’Ịsaka nakwa n’Asha, Manase+ nwetara Bet-shian+ na obodo nta ya niile nakwa Ibliam+ na obodo nta ya niile nakwa ndị bi na Dọọ+ na obodo nta ya niile nakwa ndị bi n’En-dọọ+ na obodo nta ya niile nakwa ndị bi na Teanak+ na obodo nta ya niile nakwa ndị bi na Megido+ na obodo nta ya niile, atọ n’ime ebe ndị dị elu.
-