1 Ihe E Mere 7:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 nakwa Bet-shian+ na obodo nta ya niile, Teanak+ na obodo nta ya niile, Megido+ na obodo nta ya niile, Dọọ+ na obodo nta ya niile, bụ́ ndị dị n’akụkụ ụmụ Manase. N’ebe ndị a ka ụmụ Josef+ nwa Izrel biri.
29 nakwa Bet-shian+ na obodo nta ya niile, Teanak+ na obodo nta ya niile, Megido+ na obodo nta ya niile, Dọọ+ na obodo nta ya niile, bụ́ ndị dị n’akụkụ ụmụ Manase. N’ebe ndị a ka ụmụ Josef+ nwa Izrel biri.