27 Manase+ ewegharaghị Bet-shian+ na obodo nta ya niile nakwa Teanak+ na obodo nta ya niile nakwa ndị bi na Dọọ+ na obodo nta ya niile nakwa ndị bi na Ibliam+ na obodo nta ya niile nakwa ndị bi na Megido+ na obodo nta ya niile, kama ndị Kenan gbara isi akwara biri n’ala a.+