Joshụa 10:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ọ bụ mgbe ahụ ka Horam eze Giza+ gara inyere Lekish aka. Jọshụa wee gbuo ya na ndị ya ruo mgbe ọ na-enweghị onye ọ hapụrụ ka ọ fọdụrụ ya ndụ.+ Ndị Ikpe 1:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ifrem achụpụghịkwa ndị Kenan bi na Giza, kama ndị Kenan bi na Giza n’etiti ha.+
33 Ọ bụ mgbe ahụ ka Horam eze Giza+ gara inyere Lekish aka. Jọshụa wee gbuo ya na ndị ya ruo mgbe ọ na-enweghị onye ọ hapụrụ ka ọ fọdụrụ ya ndụ.+