Joshụa 16:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha achụpụghịkwa ndị Kenan+ bi na Giza,+ ndị Kenan wee biri n’etiti ndị Ifrem ruo taa,+ bụrụkwa ndị ohu na-arụ ọrụ mmanye.+ 1 Ndị Eze 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 (Fero bụ́ eze Ijipt agbagoteworị wee weghara Giza ma gbaa ya ọkụ, o wee gbuo ndị Kenan+ bi n’obodo ahụ. O wee nye ya ada ya, bụ́ nwunye Sọlọmọn, ka ọ bụrụ ihe o ji duo ya ụlọ.)+
10 Ha achụpụghịkwa ndị Kenan+ bi na Giza,+ ndị Kenan wee biri n’etiti ndị Ifrem ruo taa,+ bụrụkwa ndị ohu na-arụ ọrụ mmanye.+
16 (Fero bụ́ eze Ijipt agbagoteworị wee weghara Giza ma gbaa ya ọkụ, o wee gbuo ndị Kenan+ bi n’obodo ahụ. O wee nye ya ada ya, bụ́ nwunye Sọlọmọn, ka ọ bụrụ ihe o ji duo ya ụlọ.)+