Joshụa 17:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee ruo na mgbe ụmụ Izrel ghọrọ ndị dị ike,+ ha mere ka ndị Kenan rụwa ọrụ mmanye,+ ha anapụghịkwa ha ala ha dum.+ 1 Ndị Eze 9:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 ụmụ ha ndị fọdụrụnụ n’ala ahụ mgbe ha nwụworo bụ́ ndị ụmụ Izrel na-enweghị ike ibibi,+ ruo taa, Sọlọmọn nọ na-amanye ha ka ha na-arụ ọrụ a na-amanye ndị ohu ịrụ.+
13 O wee ruo na mgbe ụmụ Izrel ghọrọ ndị dị ike,+ ha mere ka ndị Kenan rụwa ọrụ mmanye,+ ha anapụghịkwa ha ala ha dum.+
21 ụmụ ha ndị fọdụrụnụ n’ala ahụ mgbe ha nwụworo bụ́ ndị ụmụ Izrel na-enweghị ike ibibi,+ ruo taa, Sọlọmọn nọ na-amanye ha ka ha na-arụ ọrụ a na-amanye ndị ohu ịrụ.+