Joshụa 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ụmụ Manase enweghịkwa ike iweghara obodo ndị a,+ kama ndị Kenan gbara isi akwara biri n’ala a.+