21 Ha wee nye ha obodo mgbaba+ maka onye gburu mmadụ,+ ya bụ, Shikem,+ ya na ala ịta ahịhịa ya+ nke dị n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu, na Giza+ na ala ịta ahịhịa ya,
16 (Fero bụ́ eze Ijipt agbagoteworị wee weghara Giza ma gbaa ya ọkụ, o wee gbuo ndị Kenan+ bi n’obodo ahụ. O wee nye ya ada ya, bụ́ nwunye Sọlọmọn, ka ọ bụrụ ihe o ji duo ya ụlọ.)+