Joshụa 16:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha achụpụghịkwa ndị Kenan+ bi na Giza,+ ndị Kenan wee biri n’etiti ndị Ifrem ruo taa,+ bụrụkwa ndị ohu na-arụ ọrụ mmanye.+ Ndị Ikpe 1:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ifrem achụpụghịkwa ndị Kenan bi na Giza, kama ndị Kenan bi na Giza n’etiti ha.+ 1 Ndị Eze 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Nke a bụ ihe ndekọ banyere ndị a kpọọrọ ịrụ ọrụ mmanye+ bụ́ ndị Eze Sọlọmọn manyere ịrụ ụlọ Jehova+ na ụlọ nke ya na Milo*+ na mgbidi+ Jeruselem na Hezọ+ na Megido+ na Giza.+ 1 Ihe E Mere 6:67 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 67 Ha wee nye ha obodo mgbaba dị iche iche, bụ́ Shikem+ na ala ịta ahịhịa ya nke dị n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu, nakwa Giza+ na ala ịta ahịhịa ya,
10 Ha achụpụghịkwa ndị Kenan+ bi na Giza,+ ndị Kenan wee biri n’etiti ndị Ifrem ruo taa,+ bụrụkwa ndị ohu na-arụ ọrụ mmanye.+
15 Nke a bụ ihe ndekọ banyere ndị a kpọọrọ ịrụ ọrụ mmanye+ bụ́ ndị Eze Sọlọmọn manyere ịrụ ụlọ Jehova+ na ụlọ nke ya na Milo*+ na mgbidi+ Jeruselem na Hezọ+ na Megido+ na Giza.+
67 Ha wee nye ha obodo mgbaba dị iche iche, bụ́ Shikem+ na ala ịta ahịhịa ya nke dị n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu, nakwa Giza+ na ala ịta ahịhịa ya,