Joshụa 16:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha achụpụghịkwa ndị Kenan+ bi na Giza,+ ndị Kenan wee biri n’etiti ndị Ifrem ruo taa,+ bụrụkwa ndị ohu na-arụ ọrụ mmanye.+ Joshụa 21:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ha wee nye ha obodo mgbaba+ maka onye gburu mmadụ,+ ya bụ, Shikem,+ ya na ala ịta ahịhịa ya+ nke dị n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu, na Giza+ na ala ịta ahịhịa ya,
10 Ha achụpụghịkwa ndị Kenan+ bi na Giza,+ ndị Kenan wee biri n’etiti ndị Ifrem ruo taa,+ bụrụkwa ndị ohu na-arụ ọrụ mmanye.+
21 Ha wee nye ha obodo mgbaba+ maka onye gburu mmadụ,+ ya bụ, Shikem,+ ya na ala ịta ahịhịa ya+ nke dị n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu, na Giza+ na ala ịta ahịhịa ya,