1 Ndị Eze 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ahaịsha bụ onye nlekọta ụlọ eze, Adọnaịram+ nwa Abda bụkwa onyeisi ndị a kpọọrọ ịrụ ọrụ mmanye.+ 1 Ndị Eze 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Eze Sọlọmọn wee si n’Izrel dum na-akpọta ndị a kpọọrọ ịrụ ọrụ mmanye; ndị a kpọọrọ ịrụ ọrụ mmanye+ dị puku ndị ikom iri atọ.
13 Eze Sọlọmọn wee si n’Izrel dum na-akpọta ndị a kpọọrọ ịrụ ọrụ mmanye; ndị a kpọọrọ ịrụ ọrụ mmanye+ dị puku ndị ikom iri atọ.