14 Ọ na-ezigakwa ha Lebanọn puku mmadụ iri puku mmadụ iri, ha na-agbanwe ibe ha kwa ọnwa. Ha na-anọ na Lebanọn ruo otu ọnwa, nọọ ọnwa abụọ n’ụlọ ha;+ Adọnaịram+ bụkwa onyeisi ndị a kpọọrọ+ ịrụ ọrụ mmanye.+
18 Eze Rehoboam wee ziga Adọram,+ bụ́ onye na-elekọta ndị a kpọọrọ ịrụ ọrụ mmanye,+ ma Izrel dum ji nkume tụgbuo ya.+ Ma Eze Rehoboam jisiri ike rịgoro n’ụgbọ ịnyịnya gbalaa Jeruselem.