2 Samuel 20:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Adoram+ bụkwa onyeisi ndị a kpọọrọ ịrụ ọrụ mmanye; Jehọshafat+ nwa Ahaịlọd bụkwa onye na-edekọ ihe. 1 Ndị Eze 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ahaịsha bụ onye nlekọta ụlọ eze, Adọnaịram+ nwa Abda bụkwa onyeisi ndị a kpọọrọ ịrụ ọrụ mmanye.+
24 Adoram+ bụkwa onyeisi ndị a kpọọrọ ịrụ ọrụ mmanye; Jehọshafat+ nwa Ahaịlọd bụkwa onye na-edekọ ihe.