1 Ndị Eze 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ahaịsha bụ onye nlekọta ụlọ eze, Adọnaịram+ nwa Abda bụkwa onyeisi ndị a kpọọrọ ịrụ ọrụ mmanye.+ 1 Ndị Eze 12:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Eze Rehoboam wee ziga Adọram,+ bụ́ onye na-elekọta ndị a kpọọrọ ịrụ ọrụ mmanye,+ ma Izrel dum ji nkume tụgbuo ya.+ Ma Eze Rehoboam jisiri ike rịgoro n’ụgbọ ịnyịnya gbalaa Jeruselem.
18 Eze Rehoboam wee ziga Adọram,+ bụ́ onye na-elekọta ndị a kpọọrọ ịrụ ọrụ mmanye,+ ma Izrel dum ji nkume tụgbuo ya.+ Ma Eze Rehoboam jisiri ike rịgoro n’ụgbọ ịnyịnya gbalaa Jeruselem.