1 Ndị Eze 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ na-ezigakwa ha Lebanọn puku mmadụ iri puku mmadụ iri, ha na-agbanwe ibe ha kwa ọnwa. Ha na-anọ na Lebanọn ruo otu ọnwa, nọọ ọnwa abụọ n’ụlọ ha;+ Adọnaịram+ bụkwa onyeisi ndị a kpọọrọ+ ịrụ ọrụ mmanye.+
14 Ọ na-ezigakwa ha Lebanọn puku mmadụ iri puku mmadụ iri, ha na-agbanwe ibe ha kwa ọnwa. Ha na-anọ na Lebanọn ruo otu ọnwa, nọọ ọnwa abụọ n’ụlọ ha;+ Adọnaịram+ bụkwa onyeisi ndị a kpọọrọ+ ịrụ ọrụ mmanye.+