15 Nke a bụ ihe ndekọ banyere ndị a kpọọrọ ịrụ ọrụ mmanye+ bụ́ ndị Eze Sọlọmọn manyere ịrụ ụlọ Jehova+ na ụlọ nke ya na Milo*+ na mgbidi+ Jeruselem na Hezọ+ na Megido+ na Giza.+
21 ụmụ ha ndị fọdụrụnụ n’ala ahụ mgbe ha nwụworo bụ́ ndị ụmụ Izrel na-enweghị ike ibibi,+ ruo taa, Sọlọmọn nọ na-amanye ha ka ha na-arụ ọrụ a na-amanye ndị ohu ịrụ.+