Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Joshụa 17:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 N’Ịsaka nakwa n’Asha, Manase+ nwetara Bet-shian+ na obodo nta ya niile nakwa Ibliam+ na obodo nta ya niile nakwa ndị bi na Dọọ+ na obodo nta ya niile nakwa ndị bi n’En-dọọ+ na obodo nta ya niile nakwa ndị bi na Teanak+ na obodo nta ya niile nakwa ndị bi na Megido+ na obodo nta ya niile, atọ n’ime ebe ndị dị elu.

  • Ndị Ikpe 5:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 Ndị eze bịara, ha buru agha;

      Ọ bụ mgbe ahụ ka ndị eze Kenan buru agha+

      Na Teanak,+ n’akụkụ mmiri Megido.+

      Ha enwetaghị ọlaọcha ọ bụla dị ka uru.+

  • 1 Ndị Eze 4:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Beana nwa Ahaịlọd, onye na-elekọta obodo Teanak+ na Megido+ na Bet-shian+ dum, nke dị n’akụkụ Zaretan+ na ndịda ndịda Jezril,+ malite na Bet-shian ruo Ebel-mehola,+ ruokwa n’ógbè Jọkmiam;+

  • 2 Ndị Eze 9:27
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 Ehazaya+ eze Juda hụrụ ihe merenụ wee si n’ụzọ e si aga n’ụlọ ubi gbaa ọsọ.+ (E mesịa, Jihu chụwara ya wee sị: “Ma onye nke a! Gbatuonụ ya!” Ha wee gbatuo ya mgbe ọ nọ n’ụgbọ ịnyịnya na-agbago Gọọ, nke dị n’akụkụ Ibliam.+ O wee gbagide ruo Megido+ ma nwụọ n’ebe ahụ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya