Diuterọnọmi 7:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ ga-enyefekwa eze ha n’aka gị,+ ị ga-ekpochapụ aha ha n’okpuru eluigwe.+ Ọ dịghị onye ga-eguzosi ike n’ihu gị,+ ruo mgbe i kpochapụrụ ha.+ Ndị Ikpe 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ozugbo ahụ, Sisera wee si na Haroshet nke ndị mba ọzọ kpọkọta ụgbọ ịnyịnya agha ya niile, narị ụgbọ ịnyịnya agha itoolu ndị nwere mma,+ na ndị niile so ya, ha wee gaa n’iyi ndagwurugwu Kaịshọn.+
24 Ọ ga-enyefekwa eze ha n’aka gị,+ ị ga-ekpochapụ aha ha n’okpuru eluigwe.+ Ọ dịghị onye ga-eguzosi ike n’ihu gị,+ ruo mgbe i kpochapụrụ ha.+
13 Ozugbo ahụ, Sisera wee si na Haroshet nke ndị mba ọzọ kpọkọta ụgbọ ịnyịnya agha ya niile, narị ụgbọ ịnyịnya agha itoolu ndị nwere mma,+ na ndị niile so ya, ha wee gaa n’iyi ndagwurugwu Kaịshọn.+