1 Ndị Eze 21:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ehab wee gwa Nebọt, sị: “Nye+ m ubi vaịn gị,+ ka m jiri ya mere ubi+ akwụkwọ nri,+ n’ihi na ọ dị nso n’ụlọ m; ka m nye gị ubi vaịn ka ya mma n’ọnọdụ ya. Ma ọ bụ, ọ bụrụ na ọ dị gị mma,+ m ga-enye gị ego ka ọ bụrụ ọnụ ahịa ya.”
2 Ehab wee gwa Nebọt, sị: “Nye+ m ubi vaịn gị,+ ka m jiri ya mere ubi+ akwụkwọ nri,+ n’ihi na ọ dị nso n’ụlọ m; ka m nye gị ubi vaịn ka ya mma n’ọnọdụ ya. Ma ọ bụ, ọ bụrụ na ọ dị gị mma,+ m ga-enye gị ego ka ọ bụrụ ọnụ ahịa ya.”