-
Diuterọnọmi 11:10Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
10 “N’ihi na ala ahụ ị na-aga inweta adịghị ka ala Ijipt unu si pụta, bụ́ ebe ị na-agha mkpụrụ gị ma jiri ụkwụ gị gaa na-agba ya mmiri, dị ka ubi akwụkwọ nri.
-