Ekliziastis 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Akọọrọ m onwe m ọtụtụ ubi,+ rụọkwa ogige ọma dị iche iche, akụkwara m ụdị osisi niile na-amị mkpụrụ n’ime ha.
5 Akọọrọ m onwe m ọtụtụ ubi,+ rụọkwa ogige ọma dị iche iche, akụkwara m ụdị osisi niile na-amị mkpụrụ n’ime ha.