Abụ Solomọn 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Tupu oge ikuku ji eku eruo,+ onyinyo alaakwa, m ga-aga n’ugwu nke ihe na-esi ísì ụtọ bụ́ mea dị, gaakwa n’ugwu nke frankinsens dị.”+ Jeremaya 39:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee ruo na ozugbo Zedekaya eze Juda na ndị agha niile hụrụ ha, ha malitere ịgba ọsọ,+ ha wee si n’ụzọ e si aga n’ubi eze,+ n’ọnụ ụzọ ámá nke dị n’agbata mgbidi abụọ, na-agbapụ n’obodo ahụ n’abalị; ha wee na-agbaga n’ụzọ gara Araba.+
6 “Tupu oge ikuku ji eku eruo,+ onyinyo alaakwa, m ga-aga n’ugwu nke ihe na-esi ísì ụtọ bụ́ mea dị, gaakwa n’ugwu nke frankinsens dị.”+
4 O wee ruo na ozugbo Zedekaya eze Juda na ndị agha niile hụrụ ha, ha malitere ịgba ọsọ,+ ha wee si n’ụzọ e si aga n’ubi eze,+ n’ọnụ ụzọ ámá nke dị n’agbata mgbidi abụọ, na-agbapụ n’obodo ahụ n’abalị; ha wee na-agbaga n’ụzọ gara Araba.+