1 Ihe E Mere 6:67 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 67 Ha nyere ha obodo mgbaba dị iche iche.* Obodo ndị ahụ bụ Shikem+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, nke dị n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu, Giza+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa,
67 Ha nyere ha obodo mgbaba dị iche iche.* Obodo ndị ahụ bụ Shikem+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, nke dị n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu, Giza+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa,