1 Ihe E Mere 6:67 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 67 Ha wee nye ha obodo mgbaba dị iche iche, bụ́ Shikem+ na ala ịta ahịhịa ya nke dị n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu, nakwa Giza+ na ala ịta ahịhịa ya,
67 Ha wee nye ha obodo mgbaba dị iche iche, bụ́ Shikem+ na ala ịta ahịhịa ya nke dị n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu, nakwa Giza+ na ala ịta ahịhịa ya,