2 Ndị Eze 23:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’ụbọchị ya, Fero Niko+ eze Ijipt gbagotere wee bịakwute eze Asiria n’akụkụ osimiri Yufretis,+ Eze Josaya wee gaa izute ya;+ ma o gburu Josaya+ na Megido+ ngwa ngwa ọ hụrụ ya. 2 Ihe E Mere 35:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma Josaya esighị n’ebe ọ nọ pụọ,+ kama o jigharịrị ejiji iji buso ya agha,+ o geghịkwa ntị n’ihe Niko+ kwuru, bụ́ nke si n’ọnụ Chineke. O wee bịa ibuso ya agha na ndagwurugwu Megido.+
29 N’ụbọchị ya, Fero Niko+ eze Ijipt gbagotere wee bịakwute eze Asiria n’akụkụ osimiri Yufretis,+ Eze Josaya wee gaa izute ya;+ ma o gburu Josaya+ na Megido+ ngwa ngwa ọ hụrụ ya.
22 Ma Josaya esighị n’ebe ọ nọ pụọ,+ kama o jigharịrị ejiji iji buso ya agha,+ o geghịkwa ntị n’ihe Niko+ kwuru, bụ́ nke si n’ọnụ Chineke. O wee bịa ibuso ya agha na ndagwurugwu Megido.+