1 Ndị Eze 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ya mere, Jeroboam sịrị nwunye ya: “Biko, bilie jigharịa ejiji+ ka a ghara ịmata na ị bụ nwunye Jeroboam, gaakwa Shaịlo. Lee! N’ebe ahụ ka Ahaịja+ onye amụma nọ. Ọ bụ ya gwara m okwu banyere mụ ịghọ eze nke ndị a.+ 1 Ndị Eze 22:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Eze Izrel wee sị Jehọshafat: “M ga-ejigharị ejiji wee banye n’ọgbọ agha,+ ma gị onwe gị, yiri uwe gị.”+ Eze Izrel wee jigharịa ejiji+ banye n’ọgbọ agha.+ 2 Ihe E Mere 18:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Eze Izrel wee sị Jehọshafat: “M ga-ejigharị ejiji+ wee banye n’ọgbọ agha, ma gị onwe gị, yiri uwe gị.”+ Eze Izrel wee jigharịa ejiji, e mesịa, ha banyere n’ọgbọ agha.+
2 Ya mere, Jeroboam sịrị nwunye ya: “Biko, bilie jigharịa ejiji+ ka a ghara ịmata na ị bụ nwunye Jeroboam, gaakwa Shaịlo. Lee! N’ebe ahụ ka Ahaịja+ onye amụma nọ. Ọ bụ ya gwara m okwu banyere mụ ịghọ eze nke ndị a.+
30 Eze Izrel wee sị Jehọshafat: “M ga-ejigharị ejiji wee banye n’ọgbọ agha,+ ma gị onwe gị, yiri uwe gị.”+ Eze Izrel wee jigharịa ejiji+ banye n’ọgbọ agha.+
29 Eze Izrel wee sị Jehọshafat: “M ga-ejigharị ejiji+ wee banye n’ọgbọ agha, ma gị onwe gị, yiri uwe gị.”+ Eze Izrel wee jigharịa ejiji, e mesịa, ha banyere n’ọgbọ agha.+