2 Ihe E Mere 35:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma Josaya esighị n’ebe ọ nọ pụọ,+ kama o jigharịrị ejiji iji buso ya agha,+ o geghịkwa ntị n’ihe Niko+ kwuru, bụ́ nke si n’ọnụ Chineke. O wee bịa ibuso ya agha na ndagwurugwu Megido.+ Ilu 21:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ dịghị amamihe ma ọ bụ nghọta ma ọ bụ ndụmọdụ ọ bụla nke pụrụ iguzogide Jehova.+
22 Ma Josaya esighị n’ebe ọ nọ pụọ,+ kama o jigharịrị ejiji iji buso ya agha,+ o geghịkwa ntị n’ihe Niko+ kwuru, bụ́ nke si n’ọnụ Chineke. O wee bịa ibuso ya agha na ndagwurugwu Megido.+