Ọnụ Ọgụgụ 23:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Olee otú m ga-esi bụọ ndị Chineke na-abụghị ọnụ ọnụ?+Olee otú m ga-esi kọchaa ndị Jehova na-akọchaghị?+ Ilu 19:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Atụmatụ ndị dị n’obi mmadụ dị ọtụtụ,+ ma, ọ bụ nzube Jehova ga-eguzosi ike.+ Ọrụ Ndịozi 5:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 ma ọ bụrụ na o si n’aka Chineke,+ unu agaghị emeli ka ha daa;)+ ma ọ bụghị ya, ọ pụrụ ịbụ na unu na-alụso Chineke ọgụ.”+ Ndị Rom 8:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Gịnịzi ka anyị ga-ekwu banyere ihe ndị a? Ọ bụrụ na Chineke nọnyeere anyị, ònye ga-emegide anyị?+
8 Olee otú m ga-esi bụọ ndị Chineke na-abụghị ọnụ ọnụ?+Olee otú m ga-esi kọchaa ndị Jehova na-akọchaghị?+
39 ma ọ bụrụ na o si n’aka Chineke,+ unu agaghị emeli ka ha daa;)+ ma ọ bụghị ya, ọ pụrụ ịbụ na unu na-alụso Chineke ọgụ.”+