Ọnụ Ọgụgụ 22:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma Chineke sịrị Belam: “Esola ha gaa. Abụla ndị Izrel ọnụ,+ n’ihi na ha bụ ndị a gọziri agọzi.”+ Ọnụ Ọgụgụ 24:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Belak wee weso Belam iwe dị ọkụ wee kụọ aka,+ Belak wee gaa n’ihu ịsị Belam: “Ọ bụ ka ị bụọ ndị iro m ọnụ+ mere m ji kpọọ gị, ma, lee! ị gọziwo ha gabiga ókè ugboro atọ a.
10 Belak wee weso Belam iwe dị ọkụ wee kụọ aka,+ Belak wee gaa n’ihu ịsị Belam: “Ọ bụ ka ị bụọ ndị iro m ọnụ+ mere m ji kpọọ gị, ma, lee! ị gọziwo ha gabiga ókè ugboro atọ a.