Job 27:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mmadụ ga-akụrụ ya aka ịkwa emo,+Nọrọkwa n’ebe ọ nọ fụọrọ ya mkpọrọhịhị.+ Nehọm 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Oké ọdachi nke dakwasịrị gị enweghị ngwọta.+ Ọnyá ụtarị a pịara gị adịghị ala ala. Ndị niile nụrụ akụkọ banyere ihe mere gị ga-akụ aka;+ n’ihi na ọ̀ bụ onye ka ihe ọjọọ gị na-anọgideghị na-adakwasị?”+
19 Oké ọdachi nke dakwasịrị gị enweghị ngwọta.+ Ọnyá ụtarị a pịara gị adịghị ala ala. Ndị niile nụrụ akụkọ banyere ihe mere gị ga-akụ aka;+ n’ihi na ọ̀ bụ onye ka ihe ọjọọ gị na-anọgideghị na-adakwasị?”+