Job 27:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mmadụ ga-akụrụ ya aka ịkwa emo,+Nọrọkwa n’ebe ọ nọ fụọrọ ya mkpọrọhịhị.+ Zefanaya 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Nke a bụ obodo ahụ na-enwe aṅụrị, nke nọkwa n’obi iru ala,+ nke nọ na-asị n’obi ya, ‘Anọ m ya, ọ dịghị onye ọzọ nọnụ.’+ Lee ka o si ghọọ ihe ijuanya, ebe anụ ọhịa na-amakpu! Onye ọ bụla nke na-agafere ya ga-afụ mkpọrọhịhị; ọ ga-agbakwa n’aka.”+
15 Nke a bụ obodo ahụ na-enwe aṅụrị, nke nọkwa n’obi iru ala,+ nke nọ na-asị n’obi ya, ‘Anọ m ya, ọ dịghị onye ọzọ nọnụ.’+ Lee ka o si ghọọ ihe ijuanya, ebe anụ ọhịa na-amakpu! Onye ọ bụla nke na-agafere ya ga-afụ mkpọrọhịhị; ọ ga-agbakwa n’aka.”+