Maịka 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Bikonụ, ndị m, chetanụ+ nkata Belak eze Moab kpara,+ nakwa ihe Belam nwa Biọ zara ya.+ Ọ bụ malite na Shitim+ ruo na Gilgal+ ka ihe a mere, ka e wee mara ọrụ ezi omume niile nke Jehova.”+
5 Bikonụ, ndị m, chetanụ+ nkata Belak eze Moab kpara,+ nakwa ihe Belam nwa Biọ zara ya.+ Ọ bụ malite na Shitim+ ruo na Gilgal+ ka ihe a mere, ka e wee mara ọrụ ezi omume niile nke Jehova.”+