Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 23:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 O wee jiri ilu+ malite ikwu, sị:

      “Belak eze Moab nwara isi n’Eram+ duru m,

      Site n’ugwu ndị dị n’ebe ọwụwa anyanwụ wee sị:

      ‘Bịa bụọrọ m Jekọb ọnụ.

      Ee, bịa kọchaa Izrel.’+

  • Ọnụ Ọgụgụ 24:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Belak wee weso Belam iwe dị ọkụ wee kụọ aka,+ Belak wee gaa n’ihu ịsị Belam: “Ọ bụ ka ị bụọ ndị iro m ọnụ+ mere m ji kpọọ gị, ma, lee! ị gọziwo ha gabiga ókè ugboro atọ a.

  • Joshụa 24:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Ma achọghị m ige Belam ntị.+ N’ihi ya, ọ gọziri unu ugboro ugboro.+ M wee napụta unu n’aka ya.+

  • 2 Pita 2:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 Ebe ha hapụrụ ụzọ kwụ ọtọ, e duhiewo ha. Ha esowo ụzọ Belam,+ nwa Biọ, onye hụrụ ụgwọ ọrụ nke ime ihe ọjọọ n’anya,+

  • Mkpughe 2:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 “‘Otú ọ dị, ọ dị ihe ole na ole ị na-eme ndị na-adịghị m mma, ya bụ, i nwere n’ebe ahụ ndị jidesiri ozizi Belam ike,+ bụ́ onye malitere ịkụziri Belak+ ka o debe ihe ịsụ ngọngọ n’ihu ụmụ Izrel, ka ha rie ihe e ji chụọrọ arụsị àjà, ka ha kwaakwa iko.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya