5 O wee zigara Belam+ nwa Bio ndị ozi na Pitọ,+ nke dị n’akụkụ Osimiri+ nke dị n’ala ụmụ ndị ya, ka ha kpọọ ya, sị: “Lee! E nwere ndị si n’Ijipt pụta. Lee! Ha ekpuchiwo elu ala ruo ebe anya mmadụ pụrụ iru,+ ha nọkwa nso n’ihu m.
4 n’ihi na ha ejighị achịcha na mmiri bịa nyere unu aka+ n’ụzọ mgbe unu si n’Ijipt na-apụta,+ nakwa n’ihi na ha goro Belam nwa Biọ, onye Pitọ nke Mesopotemia, ka o megide gị wee kọchaa gị.+