Joshụa 13:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ụmụ Izrel ji mma agha gbuo Belam nwa Biọ,+ bụ́ onye na-agba afa,+ tinyere ndị ọzọ ha gburu. Joshụa 24:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Belak nwa Zipọ,+ bụ́ eze Moab, biliri wee buso Izrel agha.+ O wee gaa kpọta Belam nwa Biọ ka ọ kọchaa unu.+ 2 Pita 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ebe ha hapụrụ ụzọ kwụ ọtọ, e duhiewo ha. Ha esowo ụzọ Belam,+ nwa Biọ, onye hụrụ ụgwọ ọrụ nke ime ihe ọjọọ n’anya,+ Jud 11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ahụhụ ga-adịrị ha, n’ihi na ha jere ije n’ụzọ Ken,+ jirikwa ọsọ gbaga n’ụzọ na-ezighị ezi nke Belam+ iji nweta ụgwọ ọrụ, laakwa n’iyi n’okwu nnupụisi+ nke Kora!+
9 Belak nwa Zipọ,+ bụ́ eze Moab, biliri wee buso Izrel agha.+ O wee gaa kpọta Belam nwa Biọ ka ọ kọchaa unu.+
15 Ebe ha hapụrụ ụzọ kwụ ọtọ, e duhiewo ha. Ha esowo ụzọ Belam,+ nwa Biọ, onye hụrụ ụgwọ ọrụ nke ime ihe ọjọọ n’anya,+
11 Ahụhụ ga-adịrị ha, n’ihi na ha jere ije n’ụzọ Ken,+ jirikwa ọsọ gbaga n’ụzọ na-ezighị ezi nke Belam+ iji nweta ụgwọ ọrụ, laakwa n’iyi n’okwu nnupụisi+ nke Kora!+